Matiu 7:14 - Bible Nso14 N'ihi na warara ka ọnu-uzọ ahu di, nkpagide ka uzọ ahu di kwa, nke nēdubà na ndu, ole-na-ole ka ha di kwa, bú ndi nāchọta ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ole na ole na-achọta ụzọ ahụ na-eduba na ndụ, nʼihi na ọ dị warawara, dịkwa nkpagide. Faic an caibideil |