Matiu 5:4 - Bible Nso4 Ngọzi nādiri ndi nēru újú: n'ihi na ndi ahu ka agākasì obi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ngọzị na-adịrị ndị na-eru ụjụ, nʼihi na a ga-akasị ha obi. Faic an caibideil |
M'gāwukwasi kwa n'ulo Devid na n'aru onye bi na Jerusalem, mọ nke amara na aririọ-amara nile; ha gēlegidekwam anya, bú Onye ha mapūworo amapú: ha gēti-kwa-ra ya aka n'obi, dika madu si eti-kwa-ra nwa-nwoke amuru nání ya aka n'obi, obi-ha gēlu kwa ilu bayere ya, dika onye obi-ya nēlu ilu bayere nwa o buru uzọ mu.