Matiu 5:26 - Bible Nso26 N'ezie asim i, I gaghi-aputa n'ebe ahu ma-ọli, rue mb͕e i gākwughachi farthing ikpe-azu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Nʼezie, agwa m gị, ị gaghị e si nʼebe ahụ pụta ruo mgbe ị kwụghachiri kobo niile i ji. Faic an caibideil |