Matiu 4:13 - Bible Nso13 O we rapu Nazaret, bia biri na Kapanaum, nke di n'usọ osimiri, n'ókè-ala Zebulun na Naftali: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Emesịa, ọ hapụrụ Nazaret gaa biri na Kapanọm, bụ obodo dị nʼakụkụ osimiri Galili. Ọ dị nso nʼoke ala Zebụlọn na Naftalị. Faic an caibideil |