Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Matiu 28:14 - Bible Nso

14 Ọ buru kwa na nka ruru nti onye-isi, ayi onwe-ayi gārafu ya, me ka unu ghara icheb͕u onwe-unu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Ọ bụrụ na nke a eruo gọvanọ ntị, anyị ga-emeta ya mma, ma mee ka unu pụọ na nsogbu.”

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Matiu 28:14
3 Iomraidhean Croise  

ha we ke Ya ab͕u, dupu Ya, rara Ya nye n'aka Pailat onye-isi.


si, Sinu, Ndi nēso uzọ-Ya biara n'abali, zuru Ya n'ori mb͕e ayi nāraru ura.


Mb͕e Herod chọsiri ya, ma ọ chọtaghi ya, ọ kpe ndi-nche-ya ikpé, nye iwu ka ewe dupu ha ib͕u ha. O we si na Judia ridata na Sisaria, we nọgide n'ebe ahu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan