Matiu 28:13 - Bible Nso13 si, Sinu, Ndi nēso uzọ-Ya biara n'abali, zuru Ya n'ori mb͕e ayi nāraru ura. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 sị ha, “Ihe a ka unu ga-ekwu, ‘Ndị na-eso ụzọ ya bịara nʼabalị zuru ya nʼohi mgbe anyị nọ na-arahụ ụra.’ Faic an caibideil |