Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Matiu 28:11 - Bible Nso

11 Ma mb͕e ha nāga, le, ufọdu nime òtù ndi-nche batara n'obodo ahu, kọrọ ndi-isi-nchu-àjà ihe nile mere.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 Mgbe ha na-aga, ụfọdụ ndị agha chere ili ahụ nche batara nʼime obodo. Ha gara kọọrọ ndịisi nchụaja ihe niile mere.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Matiu 28:11
3 Iomraidhean Croise  

Mb͕e ha na ndi-okenye zukọrọ, b͕a kwa ìzù, ha we nye ndi-agha ahu ego riri nne,


site n'egwu ya ndi-nche mara jijiji, bia di ka ndi nwuru anwu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan