Matiu 27:22 - Bible Nso22 Pailat si ha, Ọ̀ bu gini ka m'gēme kwa Jisus Onye anākpọ Kraist? Ha nile si, Ka akpọgide Ya n'obe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Pailet sịrị ha, “Gịnị ka m ga-eme Jisọs onye a na-akpọ Kraịst?” Ha niile sịrị, “Kpọgide ya nʼobe!” Faic an caibideil |