Matiu 27:21 - Bible Nso21 Ma onye-isi ahu zara, si ha, Ònye nime madu abua ahu ka unu nāchọ ka m'rapuru unu? Ha we si, Barabas. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ọzọkwa, gọvanọ sịrị ha, “Nʼime mmadụ abụọ ndị a onye ka unu chọrọ ka m hapụrụ unu?” Ha sịrị, “Barabas!” Faic an caibideil |