Matiu 26:51 - Bible Nso51 Ma le, otù onye nime ndi ha na Jisus nọ setiri aka-ya, miputa mma-agha-ya, b͕u orù onye-isi-nchu-aja mma, bipu nti-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a51 Otu onye nʼime ndị ha na Jisọs nọ, setịrị aka ya, mịpụta mma agha ya, gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị ya. Faic an caibideil |