Matiu 26:50 - Bible Nso50 Jisus we si ya, Eyim, me ihe i biara ime. Mb͕e ahu ha biakutere Ya, we tukwasi Jisus aka, jide Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a50 Jisọs gwara ya sị, “Enyi m, mee ihe ị bịara ime ngwangwa.” Mgbe ahụ, ndị ikom ahụ bịara nso jide Jisọs, sekpụrụ ya nʼike. Faic an caibideil |