Matiu 26:23 - Bible Nso23 Ma Ọ zara, si, Onye nke Mu na ya sukọrọ aka n'afere, onye ahu gāraram nye. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ma ọ zara ha sị, “Ọ bụ onye ahụ mụ na ya na-amanyekọta aka nʼotu efere ga-arara m nye. Faic an caibideil |