Matiu 26:22 - Bible Nso22 O we wuta ha ri nne, ha nile n'otù n'otù we malite isi Ya, Ọ̀ bu mu, Onye-nwe-ayi? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ha nwere oke mwute, ma malite ịjụ ya nʼotu nʼotu sị, “Onyenwe anyị, ọ bụ m?” Faic an caibideil |