Matiu 26:10 - Bible Nso10 Ma mb͕e Jisus mara ya, Ọ si ha, Gini mere unu nēsob͕u nwanyi a? n'ihi na ọ luru ọlu ọma n'arum. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ebe Jisọs matara ihe ha na-atamu nʼobi ha, ọ sịrị ha, “Gịnị mere unu ji esogbu nwanyị a? O merela m ihe dị mma. Faic an caibideil |