Matiu 24:39 - Bible Nso39 ha amaghi kwa rue mb͕e oké iju-miri ahu biara, kpopu ha nile; otú a ka ọbibia Nwa nke madu gādi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 Ha amataghị ihe ga-eme tutu oke mmiri ahụ abịa kpochapụ ha niile. Otu ahụ ka ọbịbịa Nwa nke Mmadụ ga-adị. Faic an caibideil |