18 onye nọ kwa n'ubi, ya ghara ilaghachi ichiri uwe uku ya.
18 Ka onye nọ nʼubi ghara ịlọghachi nʼụlọ ya ịchịrị uwe ya.
Eze we si ya, Gini nēme gi? Ọ si, Nwayi a sirim, Nye nwa-gi nwoke, ka ayi we rie ya ta, nwam nwoke ka ayi gēri kwa echi.
onye nọ n'elu ulo, ya ghara iridata ikwapu ihe di n'ulo-ya:
Ma ahuhu gādiri ndi di ime na ndi nēnye nwa ara na mb͕e ahu.
N'ubọchi ahu, onye gānọ n'elu ulo, ma ihe-ya di nime ulo, ya ghara iridata ikwapu ha: otú ahu onye nọ kwa n'ubi, ya ghara ilaghachi.