Matiu 23:6 - Bible Nso6 ha nāhu kwa isi ọnọdu nile n'oriri nile unu n'anya, na isi oche nile n'ulo-nzukọ-unu, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ha hụrụ ịnọ nʼisi oche nʼoge mmemme oriri ọbụla na ịnọkwasị nʼoche kachasị elu nʼụlọ ekpere nʼanya. Faic an caibideil |