Matiu 23:38 - Bible Nso38 Le, anārapuru unu ulo-unu ka ọ tọb͕ọrọ n'efu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Lee, a hapụrụla unu ụlọ unu ka ọ tọgbọrọ nʼefu. Faic an caibideil |
Ma mb͕e ọgu ízù atọ na abua ahu gasiri agēbipu onye etere manu, ọ dighi kwa ihe ọ gēnwe: ọ bu kwa obodo ahu na ebe nsọ ahu ka ndi nke otù onye-ndú nke gaje ibia gēbibi; ma ọgwugwu-ya gādi na nrubiga-ókè dika nke miri, ọ bu kwa rue ọgwugwu mb͕e ahu ka agha gādi; ihe akara àkà bu itọb͕ọrọ-n'efu di iche iche.