Matiu 23:31 - Bible Nso31 Ya mere unu nāb͕a àmà megide onwe-unu, na unu bu umu nke ndi b͕uru ndi-amuma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Site nʼụzọ dị otu a, unu na-agba akaebe megide onwe unu na unu bụ ụmụ ndị gburu ndị amụma. Faic an caibideil |