Matiu 23:30 - Bible Nso30 unu nāsi kwa, Ọ buru na ayi nọri n'ubọchi nna-ayi-hà, ayi agaghi-eso ha n'inwekọ ọbara ndi-amuma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Unu na-asịkwa, ọ bụrụ na anyị nọ nʼoge nna anyị ha, anyị agaraghị eso ha wufuo ọbara ndị amụma. Faic an caibideil |