27 Mb͕e ha nile nwusiri nwanyi ahu nwu-kwa-ra.
27 Nʼikpeazụ, nwanyị ahụ nʼonwe ya nwụkwara.
otú a ka nke-abua me-kwa-ra, nke-atọ kwa, rue nke-asa.
Ya mere, na nbilite-n'ọnwu nwùnye onye n'etiti ha asa ka ọ gābu? n'ihi na ha nile nwere ya na nwunye.