Matiu 22:23 - Bible Nso23 N'ubọchi ahu ndi-Sadusi biakutere Ya nāsi na nbilite-n'ọnwu adigh: ha we jua Ya, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Nʼụbọchị ahụ kwa, ụfọdụ ndị Sadusii, ndị na-asị na mbilite nʼọnwụ adịghị, bịakwutere ya ịghụ ya ọnụ. Faic an caibideil |