Matiu 22:18 - Bible Nso18 Ma Jisus mara ajọ ihe-ha, Ọ si, Gini mere unu nānwam, ndi-iru-abua? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ebe Jisọs maara ihe ọjọọ ha bu nʼobi, ọ zara sị ha, “Ndị ihu abụọ! Gịnị mere unu ji anwa m ọnwụnwa? Faic an caibideil |