Matiu 21:43 - Bible Nso43 N'ihi nka ka M'ji si unu, Agānara unu ala-eze Chineke, we nye mba ọzọ nke nāmi nkpuru-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 “Ya mere, ana m eme ka unu ghọta, na a ga-anapụ unu alaeze Chineke, were ya nye ndị mba ọzọ, ndị ga-amịpụta ezi mkpụrụ. Faic an caibideil |