Matiu 19:5 - Bible Nso5 we si, N'ihi nka ka nwoke gārapu nna-ya na nne-ya, rapara n'aru nwunye-ya; ha abua ewe ghọ otù anu-aru? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. Ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ. Faic an caibideil |