Matiu 19:11 - Bible Nso11 Ma Ọ siri ha, Ọ bughi madu nile nānagide okwu a, kama ọ bu ndi enyeworo ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ma ọ zara sị ha, “Ọ bụghị mmadụ niile ga-anagide okwu a. Naanị ndị e nyere ike ime ya ga-anagide ya. Faic an caibideil |