Matiu 15:4 - Bible Nso4 N'ihi na Chineke siri, Sọpuru nna-gi na nne-gi: na, Onye kwujọrọ nna maọbu nne, ya nwua ọnwu ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Nʼihi na Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nne gị na nna gị,’ na, ‘onye ọbụla kwujọrọ nna maọbụ nne ya ka e gbuo ya.’ Faic an caibideil |