Matiu 14:36 - Bible Nso36 ha nāriọ kwa Ya ka ha metu ọnu-ọnu uwe-Ya aka, nání ya: ewe zọputa ha, ka ha ra, bú ndi meturu Ya aka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 Ha rịọrọ ya ka o kwenye ka ha metụ ọ bụladị ọnụ uwe ya aka. Ndị niile metụrụ ya aka ka a gwọrọ. Faic an caibideil |