Matiu 14:25 - Bible Nso25 Ma na nche nke-anọ n'abali Ọ biakutere ha, nēje ije n'elu oké osimiri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ma ihe dị ka site nʼelekere atọ ruo elekere isii nke ụtụtụ, Jisọs bịakwutere ha, na-aga ije nʼelu osimiri. Faic an caibideil |