Matiu 13:50 - Bible Nso50 ha gātubà kwa ha n'oké ọku ahu: n'ebe ahu ka ikwa-ákwá na ita-ikekere-ezé ahu gādi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a50 ma tụbakwa ha nʼime oke ọkụ ahụ. Ebe ha ga-anọ na-akwa akwa na-atakwa ikikere eze.” Faic an caibideil |