Matiu 13:16 - Bible Nso16 Ma ngọzi nādiri anya-unu, n'ihi na ha nāhu uzọ; na nti-unu, n'ihi na ha nānu ihe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ma ngọzị na-adịrị anya unu, nʼihi na ha na-ahụ ụzọ, na ntị unu nʼihi na ha na-anụkwa ihe. Faic an caibideil |