Malakaị 3:18 - Bible Nso18 Unu gālaghachi kwa hu ihe di iche n'etiti onye ezi omume na onye nēmebi iwu, n'etiti onye nēfè Chineke na onye nādighi-efè Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Unu ga-ahụ ihe dị iche nʼetiti ndị ezi omume na ndị ajọ omume, hụkwa ihe dị iche nʼetiti ndị na-efe Chineke na ndị na-adịghị efe ya. Faic an caibideil |