Maika 7:16 - Bible Nso16 Mba di iche iche gāhu ya, ihere idi-ike-ha ewe me ha: ha gātukwasi aka n'ọnu, nti-ha gēchi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Mba dị iche iche ga-ahụ ya, ihere ga-emekwa ha, nʼime ịdị ike ha niile. Ha ga-ekpuchi aka nʼọnụ ha, ntị ga-echikwa ha. Faic an caibideil |