Levitikọs 8:27 - Bible Nso27 o tiye ha nile n'elu ọbu-aka abua nke Eron, na n'elu ọbu-aka nke umu-ya ndikom, we fé ha ka ha buru àjà-ofufé n'iru Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 O tinyere ihe ndị a niile nʼaka Erọn na ụmụ ya ndị ikom, ha fufere ha nʼihu Onyenwe anyị dịka aja mfufe. Faic an caibideil |