Levitikọs 8:12 - Bible Nso12 Ọ wukwasi kwa ufọdu nime manu otite-manu ahu n'isi Eron, te kwa ya manu, ido ya nsọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ọ wụsara Erọn ụfọdụ mmanụ nsọ ahụ nʼisi, tee ya mmanụ, nʼihi ido ya nsọ. Faic an caibideil |