Levitikọs 7:33 - Bible Nso33 Onye ahu n'etiti umu-ndikom Eron nke nēweta nso ọbara nke àjà-udo nile, na abuba-ha, ya gēnwe utaku-ukwu aka-nri ahu ka ọ buru òkè-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Nwa Erọn, onye ji ọbara na abụba chụọ aja udo ahụ ga-ewere apata aka nri ya dịka oke ruuru ya. Faic an caibideil |