Levitikọs 4:9 - Bible Nso9 na akọrọ abua, na abuba nke di n'elu ha, nke di n'akuku úkwù, na mba-imeju nke di n'imeju, (n'akuku akọrọ ka ọ gēwezuga ya), Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 na akụrụ ya abụọ na abụba kpuchiri ha ruo nʼakụkụ ukwu ya, na ihe kpuchiri umeju ya, nke ọ ga-ewepụ ya na akụrụ ya, Faic an caibideil |