Levitikọs 3:12 - Bible Nso12 Ma ọ buru na onyinye-ya iji biaru nso bu ewu, ọ gēweta kwa ya nso n'iru Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 “ ‘Ọ bụrụ na onye ọbụla eweta ewu dịka onyinye ọ na-eche nʼihu Onyenwe anyị, Faic an caibideil |