Levitikọs 27:20 - Bible Nso20 Ma ọ buru na ọ b͕aputaghi ala-ubi ahu, ma-ọbu na ọ renyewo onye ọzọ ala-ubi ahu, agaghi-ab͕aputa ya ọzọ: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ọ bụrụ na ọ gbapụtaghị ala ahụ, maọbụ na o resila ya onye ọzọ, a gaghị agbapụtakwa ala ahụ ọzọ. Faic an caibideil |