Levitikọs 25:43 - Bible Nso43 Ewela nkpab͕u zọda ya; ma tua egwu Chineke-gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 A gakwaghị emegbu ha nʼụzọ dị njọ. Tụọnụ egwu Chineke unu. Faic an caibideil |
M'gābiakute unu nso ikpe ikpé; M'gābu kwa onye-àmà di ngwa megide ndi-mḅasi, na imegide ndi nākwa iko, na imegide ndi nāṅu iyi ugha, na imegide ndi nēmeḅu onye egoro ọlu n'ugwọ lu-ya na nwan yi di-ya nwuru na nwa-nḅei, ndi nēwezuga kwa ọbìa n'ihe-ya, ndi nādighi-atu agwu m, ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri.