Levitikọs 25:26 - Bible Nso26 Onye ọ bula, mb͕e ọ nēnweghi onye-nb͕aputa, ma aka-ya eruwo, ọ we huta ihe gēzu nb͕aputa-ya; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ọ bụrụ na-enweghị onye ga-agbapụta ala ahụ nye ha, ma ha mesịa ghọọ ndị bara ụba nwekwa ihe ga-ezu ịgbapụta ala ahụ nʼonwe ha. Faic an caibideil |