Levitikọs 25:18 - Bible Nso18 Unu gēme kwa ukpurum nile, ikpém nile ka unu gēdebe kwa, me kwa ha; unu gēbi kwa n'ala ahu na ntukwasi-obi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 “ ‘Gbasoonụ ụkpụrụ m, ma lezie anya imezu ihe m nyere nʼiwu, ka unu nwee ike ibi obi udo nʼala ahụ. Faic an caibideil |