Levitikọs 23:29 - Bible Nso29 N'ihi na madu ọ bula nke anewedaghi n'ala n'otù ubọchi ahu, agēbipu ya n'etiti umu-nna-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Onye ọbụla na-ejighị ụbọchị ahụ weda onwe ya nʼala ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya. Faic an caibideil |