Levitikọs 23:25 - Bible Nso25 Ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje: unu gēweta kwa nso àjà-ọku ichuru Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Unu arụla ọrụ ọbụla nʼụbọchị ahụ, kama unu ga-achụ aja nsure ọkụ nye Onyenwe anyị.’ ” Faic an caibideil |