Levitikọs 22:29 - Bible Nso29 Ma mb͕e unu gāchuru Jehova àjà-ekele, unu gāchu ya ka unu we buru ihe nātọ utọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 “Mgbe unu na-achụrụ Onyenwe anyị aja ekele, chụọnụ ya nʼụzọ ahụ a ga-anabata ya. Faic an caibideil |