Levitikọs 21:11 - Bible Nso11 ọ gaghi-abakuru kwa madu nwuru anwu, ọ gaghi-emeru kwa onwe-ya n'ihi nna-ya, ma-ọbu n'ihi nne-ya; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ gaghị abanye ebe ozu dị. Ọ gaghị emerụ onwe ya, ọ bụladị ma ozu ahụ ọ bụ nke nne ya maọbụ nke nna ya. Faic an caibideil |