Levitikọs 19:24 - Bible Nso24 Ma n'arọ nke-anọ nkpuru-ya nile gādi nsọ, otuto anēto Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Nʼafọ nke anọ, mkpụrụ nke osisi ndị ahụ niile ga-amị dị nsọ. Unu ga-eji ya nye Onyenwe anyị onyinye otuto. Faic an caibideil |