Levitikọs 18:7 - Bible Nso7 Ekpughela ọtọ nna-gi, bú ọtọ nne-gi: nne-gi ka ọ bu; ekpughela ọtọ-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 “ ‘Ị gaghị eleda nna gị anya site na i jekwuru nne gị ka gị na ya nwe mmekọ edina. Nne gị ka ọ bụ; gị na ya agaghị enwe ụdị mmekọ dị otu a. Faic an caibideil |