Levitikọs 18:19 - Bible Nso19 Abiarula nso nwayi ikpughe ọtọ-ya n'idi-na-nsọ nke ọrurú-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 “ ‘E jekwurukwala nwanyị ka gị na ya nwe mmekọ edina, mgbe ọ nọ nʼọnọdụ adịghị ọcha nke (ịsọ ụba) nsọ nwanyị ya nʼoge a kara aka. Faic an caibideil |