Levitikọs 17:9 - Bible Nso9 ma ọ wetaghi ya n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute imere ya Jehova, agēbipu kwa nwoke ahu n'etiti umu-nna-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 ma o webataghị ya nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute, ebe a ga-achụrụ ya Onyenwe anyị, ka a ga-ewezuga site nʼetiti ndị ya. Faic an caibideil |